Iwu mara na kọntaktị

Na weebụsaịtị a, Ndị nlekọta ahụike Switzerland (FOPH) na enye ozi gbasara ọrịa ndị na-efe efe na otu esi echebe onwe gi megide ha. A na-enyekwa nkọwa gbasara otu esi enweta nlekọta ahụike.

 

E mepụtara weebụsaịtị a ka ọ bụrụ ihe isi iyi nke ozi maka ndị na-achọ nchekwa nnweta na usoro ebe na ebe obibi ndi gbara ọsọ ndụ.

Ihe a na-elekwasị anya bụ ọrịa na-efe efe iji chebe ndị na-achọ mgbaba na ndị fọdụrụ n'ime ndị mmadụ na ọrịa na iji kwado ahụike ọha na eze.

 

Onye na-ebipụta weebụsaịtị:

Ụlọọrụ Federal Office of Public Health FOPH
Ụlọ Ọrụ Ahụ Ike Ọha
Ngalaba maka Ọrịa Na-ebute Mmekọahụ
Schwarzenburgstrasse 157
3003 Bern 

Jenuari 2018